This is the Trace Id: d494c96e699965d542acdc2c9dbc37d9
Maga na isi ọdịnaya Azure Copilot Windows Surface Xbox Outlook Accessories Microsoft AI Microsoft Security Azure Dynamics 365 Microsoft 365 for business Microsoft Power Platform Windows 365 Developer Center Documentation Microsoft Learn Microsoft Tech Community Microsoft Marketplace Visual Studio Software companies View Sitemap

Windows Vista Language Interface Pack

Windows Vista Language Interface Pack (LIP) na-ewepụta Njikọta Ojiaru enwechaghị ntụgharị maka mpaghara ana-ejikarị na Windows Vista

Dị mkpa! Ịhọrọ asụsụ dị n'okpuru ga-agbanwe ọdịnaya ihuakwụkwọ niile ka ọ bụrụ asụsụ ahụ.

Budata
  • Ụdị:

    1.0

    Ụbọchị Ebipụtara:

    26/7/2019

    Aha Faịlụ:

    LIP_ig-NG.mlc

    Nha Faịlụ:

    2.5 MB

    Windows Vista Language Interface Pack (LIP) maka Windows Vista na-ewepụta àgbà ntụgharị nke mpaghara ana-ejikarị na Windows. Mgbe arunyechara LIP, ederede dị na wizaadị gasị, igbe mkparịta gasị, menu gasị, issiokwu Enyemaka na Nkwado gasị, n'ihe ndị ọzọ na njikọta ojiaru ga-egosipụta n'asụsụ LIP. Ederede ahụ nke na enweghị ntụgharị ga-adi n'okpuru asụsụ nke Windows Vista. Iji maatụ, ọ bụrụ na ị zuta àgbà nke Spenụ Windows Vista, ma runye Catalan LIP, ụfọdu ederede ga-adigide na Spenụ. Ị nwekwara ike ịrunye ọtụtụ LIP, yamere ojiaru kọmpụta ọbụla nwere ike igosipụta njikọta ojiaru ha n'asụsụ masiri ha.
  • Sistemụ Arụmọrụ ndị Akwadoro

    Windows Vista

    • Microsoft Windows Vista
    • Njikọta ojiaru n'asụsụ ndịa(gasị): Bekee
    • 4.63 Mb nke ohere efu maka mbụdata
    • 15 Mb nke ohere efu maka nwube

    Ọnọdụ-ọrụ Akwadoro: LIP gasị na-arụ ọrụ naanị n'àgbà 32-bit nke Windows Vista ma agaghị enwe ike runye ya n'àgbà ndị ochie nke Windows maọbụ n'àgbà 64-bit nke Windows Vista.
    1. Kèrè bọtịnị Bụdata n'ihụ akwụkwọ a iji bido mbụdata, maọbụ họrọ asụsụ d'iche site na ndepụta ndọdata ma kèrè Gaa.
    2. Mee otu n'ime ihe ndịa:
      • Iji bido nrunye ahụ ngwangwa, kèrè Mepee maọbụ Bido usoronsieme a site n'ebendobe ọhụrụ ya.
      • Iji kọpịa mbụdata ahụ gaa na kọmpụta gị maka nrunye na mgbe na-abịa, kère Chekwaa maọbụ Chekwaa usoronsieme a na dịịsịk.