This is the Trace Id: 43df3299a9b02c2fd4909c8aef83e9ad
Maga na isi ọdịnaya Azure Copilot Windows Surface Xbox Outlook Accessories Microsoft AI Microsoft Security Azure Dynamics 365 Microsoft 365 for business Microsoft Power Platform Windows 365 Developer Center Documentation Microsoft Learn Microsoft Tech Community Microsoft Marketplace Visual Studio Software companies View Sitemap

Internet Explorer 11 (32-bit) maka Windows 7 NAANỊ

Internet Explorer lara ezumike nká ma anaghị akwado ya dịka nke Juun 15, 2022. Ọ bụrụ na saịtị ọ bụla ị gara chọrọ Internet Explorer, ịnwere ike megharị ya na ọnọdụ IE na Microsoft Edge. Microsoft Edge bụ ihe nlenyeanya nke Microsoft na-enye ndụmọdụ ka ị na-eji.

Dị mkpa! Ịhọrọ asụsụ dị n'okpuru ga-agbanwe ọdịnaya ihuakwụkwọ niile ka ọ bụrụ asụsụ ahụ.

Budata
  • Ụdị:

    11.0.0.4

    Ụbọchị Ebipụtara:

    15/2/2023

    Aha Faịlụ:

    EIE11_IG-NG_MCM_WIN7.EXE

    Nha Faịlụ:

    32.1 MB

      Internet Explorer lara ezumike nká ma anaghị akwado ya dịka nke Juun 15, 2022.
      Ọ bụrụ na saịtị ọ bụla ị gara chọrọ Internet Explorer, ịnwere ike megharị ya na ọnọdụ IE na Microsoft Edge. Microsoft Edge bụ ihe nlenyeanya nke Microsoft na-enye ndụmọdụ ka ị na-eji.
      Maka ozi ndị ọzọ maka ụlọọrụ ma ọ bụ ndụ nchịkwa IT banyere Internet Explorer 11, biko pịa ebe a.
  • Sistemụ Arụmọrụ ndị Akwadoro

    Windows 7 Service Pack 1

    • Kọmputa/ Nhaziọrụ: Kọmputa na nhaziọrụ 233MHz ma ọ bụ kacha dị elu (akwadoro nhaziọrụ Pentium)
    • Ebe nchekwa: 512MB
    • Oghere Nnya Ike:70MB
    • Ngosipụta: Super VGA (800 x 600) ma ọ bụ enyo kọmputa na ụcha ngosipụta kacha dị elu na ụcha 256.
    • Ngwaakụkụ kọmputa: Mọdem ma ọ bụ njikọ Intaneet; Nwambe Microsoft, Mausulme nke Microsoft, ma ọ bụ ngwaọrụ ogosi kendakọrịta.
  • Iji wube Internet Explorer 11, pịkịnye Budata, na bi ndụmọdụ n´ihuenyo gị.