This is the Trace Id: b435ef4a11fa5bc5e25d03db736b6a96
Maga na isi ọdịnaya Azure Copilot Windows Surface Xbox Outlook Accessories Microsoft AI Microsoft Security Azure Dynamics 365 Microsoft 365 for business Microsoft Power Platform Windows 365 Developer Center Documentation Microsoft Learn Microsoft Tech Community Microsoft Marketplace Visual Studio Software companies View Sitemap

Asụsụ Obere NdụmọdụIhuenyo Microsoft Office

Jiri ntụgharị Ọbere ndụmọdụIhuenyo iji gosi ihe ngosipụta - dịka akara, nchịkọta nhọrọ na ngosiama - n'asụsụ ọzọ.

Dị mkpa! Ịhọrọ asụsụ dị n'okpuru ga-agbanwe ọdịnaya ihuakwụkwọ niile ka ọ bụrụ asụsụ ahụ.

  • Ụdị:

    1.0

    Ụbọchị Ebipụtara:

    26/7/2019

    Aha Faịlụ:

    screentiplanguage_ig-ng_64bit.exe

    screentiplanguage_ig-ng_32bit.exe

    Nha Faịlụ:

    1.5 MB

    1.5 MB

    Gbanwee Asụsụ Ọbere ndụmọdụIhuenyo iji gosi ihe ntụgharị ngosipụta - dịka akara, nchịkọta nhọrọ na ngosiama - n'asụsụ ọzọ ma nyere ndị ojii aka chọgharị ụzọ na ngwa Microsoft Office ewunyere n'asụsụ ha na aghọtaghị.


    Ụfọdụ ọmụmaatụ usoro edepuara bụ:
    • Enyemaka ịsụ asụsụ abụọ na ịsụ ọtụtụ asụsụ
    • Ndị njinia enyemaka nwere ike ịgbatịkwu nkwado maka asụsụ ha anaghị aghọta
    • Ndị ojii na-eji Office obere ọge n'asụsụ ndị ọzọ maọbụ maka ọbere ọge enyere (ndị ojii nkpagharị)
    • Ojii asụsụ PC ekere eke
  • Sistemụ Arụmọrụ ndị Akwadoro

    Windows 7, Windows 8 Release Preview

    • Ngwa Microsọft Office akwadoro:
        Microsoft Office Word 2013, Microsoft Office Excel 2013, Microsoft Office Outlook 2013, Microsoft Office PowerPoint 2013, Microsoft Office OneNote 2013, Microsoft Office Visio 2013, Microsoft Office Publisher 2013
    • Achọrọ software:
        Asụsụ na Ọwụwanyanwụ Esia na asụsụ n'Ederede Siri ike nwere ike ịchọrọ nwunye faịlị nkwado. Nke a ka emela na Ebe Njikwa na 'Nhọrọ Mpaghara na Asụsụ'.
  • Iji wunye nke a budata:
    1. Pịgide igodo Budata dị n'ịbe a iji malite.
    2. Mee otu n'ime ndị a:
      • Iji malite nwunye ozugbo, pịgide, Gbaa.
      • Iji dokwaa nudata na kọmputa maka nwunye ma emesịa, pịgide Dokwaa.
      • Iji kagbuo nwunye, pịgide Kagbuo.

    Iji gbanyụọ maọbụ gbanwee Asụsụ Ọbere ndụmọdụIhuenyo:
    1. Pịgide akara Office File, họta Nhọrọ họta Asụsụ ma tọọ Asụsụ Ọbere ndụmọdụ iji Makọọ Asụsụ Ngosipụta.'

    Iji wepụ nbudata a:
    1. Site na Nchịkọta họrọ mmalite gaa na Ebe Njikwa.
    2. Pigide ugboro abụọ Tinye/Wepụ ndụmọdụ.
    3. Na ndepụta ndụmọdụ ndị ewunyere nsonso, họta Ọbere ndụmọdụ Asụsụ nke Microsoft Office, ma pịgide Wepụ maọbụ Tinye/Wepụ. Ọ bụrụ na ngosiama apụta, soro ihe asịrị gị mee iji wepụ ndụmọdụ.
    4. Pịgide E-eh maọbụỌdịmma iji gosi na ị chọrọ ịwepụ ndụmọdụ ahụ.